13 Ma ọ bụrụ na a gbaa nwa onye nchụàjà alụkwaghịm ma ọ bụkwanụ di ya anwụọ, ma ọ mụtaghị nwa, o wee laghachi n’ụlọ nna ya biri otú o bi mgbe ọ ka bụ agbọghọ, o nwere ike ịna-eri nri nna ya.+ Ma onye ọ bụla na-esighị n’ezinụlọ ndị nchụàjà agaghị eri ya.