Levitikọs 22:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Unu anatala onye mbịarambịa nke ọ bụla n’ime anụmanụ ndị ahụ ka e jiri ya chụọ àjà ka ọ bụrụ achịcha* Chineke unu n’ihi na ha rụrụ arụ, nweekwa nkwarụ. Chineke agaghị anabata ha.’”
25 Unu anatala onye mbịarambịa nke ọ bụla n’ime anụmanụ ndị ahụ ka e jiri ya chụọ àjà ka ọ bụrụ achịcha* Chineke unu n’ihi na ha rụrụ arụ, nweekwa nkwarụ. Chineke agaghị anabata ha.’”