Levitikọs 23:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “‘Unu nwere ike ịrụ ọrụ ụbọchị isii, ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike nke a ga-ezu naanị ike na ya.+ Ọ bụ ụbọchị mgbakọ dị nsọ. Unu agaghị arụ ụdị ọrụ ọ bụla. Ọ bụ ụbọchị izu ike unu ga-edebere Jehova n’ebe ọ bụla unu bi.+
3 “‘Unu nwere ike ịrụ ọrụ ụbọchị isii, ma ụbọchị nke asaa bụ ụbọchị izu ike nke a ga-ezu naanị ike na ya.+ Ọ bụ ụbọchị mgbakọ dị nsọ. Unu agaghị arụ ụdị ọrụ ọ bụla. Ọ bụ ụbọchị izu ike unu ga-edebere Jehova n’ebe ọ bụla unu bi.+