-
Levitikọs 23:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Onye nchụàjà ga-efegharị ùkwù ọka bali ahụ n’ihu Jehova ka o wee nabata unu. Ọ bụ n’ụbọchị na-esote Ụbọchị Izu Ike ka ọ ga-efegharị ya.
-