Levitikọs 23:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu erila achịcha ọ bụla ma ọ bụ ọka bali e ghere eghe* ma ọ bụ ọka bali ọhụrụ ruo n’ụbọchị a, ruo mgbe unu wetaara Chineke unu onyinye. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe n’ebe ọ bụla unu bi.
14 Unu erila achịcha ọ bụla ma ọ bụ ọka bali e ghere eghe* ma ọ bụ ọka bali ọhụrụ ruo n’ụbọchị a, ruo mgbe unu wetaara Chineke unu onyinye. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe n’ebe ọ bụla unu bi.