Levitikọs 23:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “‘Mgbe unu na-ewe ihe ubi n’ala unu, unu ewerechala ihe niile dị n’ọnụ ọnụ ubi unu. Unu atụtụkwala ihe fọrọ n’ihe ubi unu.+ Unu ga-ahapụ ha maka ndị ogbenye+ na ndị mbịarambịa.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”
22 “‘Mgbe unu na-ewe ihe ubi n’ala unu, unu ewerechala ihe niile dị n’ọnụ ọnụ ubi unu. Unu atụtụkwala ihe fọrọ n’ihe ubi unu.+ Unu ga-ahapụ ha maka ndị ogbenye+ na ndị mbịarambịa.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”