37 “‘Ihe ndị a bụ ememme+ ndị a ga na-emere Jehova, ndị unu ga-ama ọkwa ka e mee ka ha bụrụ mgbakọ dị nsọ.+ Ha ga-abụ oge a ga na-achụrụ Jehova àjà a na-esuru ya ọkụ, ya bụ, àjà a na-esu ọkụ+ na àjà ọka+ na àjà mmanya.+ A ga na-achụ àjà ndị a otú e kwuru ka a na-achụ ha n’ụbọchị nke ọ bụla.