Levitikọs 23:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Unu ga-eme ya ụbọchị asaa n’afọ ka ọ bụrụ ememme a na-emere Jehova.+ Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe. Unu ga na-eme ya n’ọnwa nke asaa.
41 Unu ga-eme ya ụbọchị asaa n’afọ ka ọ bụrụ ememme a na-emere Jehova.+ Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide nke ọgbọ unu niile ga na-edebe. Unu ga na-eme ya n’ọnwa nke asaa.