Levitikọs 24:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ga-edozi ọkụ* ndị ahụ n’ihe ahụ e ji adọsa ọkụ*+ e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ, ka ha dịrị n’ihu Jehova mgbe niile.
4 Ọ ga-edozi ọkụ* ndị ahụ n’ihe ahụ e ji adọsa ọkụ*+ e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ, ka ha dịrị n’ihu Jehova mgbe niile.