Levitikọs 24:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Achịcha ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya ndị nwoke.+ Ha ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya+ n’ihi na ọ bụụrụ onye nchụàjà ihe kacha nsọ nke si n’àjà a na-esu ọkụ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide.”
9 Achịcha ahụ ga-abụ nke Erọn na ụmụ ya ndị nwoke.+ Ha ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya+ n’ihi na ọ bụụrụ onye nchụàjà ihe kacha nsọ nke si n’àjà a na-esu ọkụ a chụụrụ Jehova. Ọ bụ iwu ga-adịgide adịgide.”