Levitikọs 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, a ga-egburịrị onye kwutọrọ aha Jehova.+ Nzukọ ahụ niile ga-atụrịrị ya nkume. A ga-egbu onye ọ bụla kwutọrọ aha Chineke, ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa ma ọ̀ bụ nwa afọ.
16 N’ihi ya, a ga-egburịrị onye kwutọrọ aha Jehova.+ Nzukọ ahụ niile ga-atụrịrị ya nkume. A ga-egbu onye ọ bụla kwutọrọ aha Chineke, ma ọ̀ bụ onye mbịarambịa ma ọ̀ bụ nwa afọ.