Levitikọs 24:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “‘Otu iwu ga na-achị unu, ma onye mbịarambịa ma nwa afọ,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”
22 “‘Otu iwu ga na-achị unu, ma onye mbịarambịa ma nwa afọ,+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.’”