Levitikọs 25:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha, ‘Mgbe unu ga-emecha bata n’ala m ga-enye unu,+ unu ga-edebere Jehova ụbọchị izu ike ma hapụ ala ahụ ka o zuo ike.+
2 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha, ‘Mgbe unu ga-emecha bata n’ala m ga-enye unu,+ unu ga-edebere Jehova ụbọchị izu ike ma hapụ ala ahụ ka o zuo ike.+