Levitikọs 25:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu werechaa ihe ubi unu mepụtara, unu aghọrọla ọka* nke mkpụrụ a hapụrụ n’ubi mịrị. Unu aghọrọkwala mkpụrụ si n’osisi vaịn ndị unu na-akwachaghị akwacha. Unu ga-ahapụ ala ahụ ka o zuo ezigbo ike otu afọ.
5 Unu werechaa ihe ubi unu mepụtara, unu aghọrọla ọka* nke mkpụrụ a hapụrụ n’ubi mịrị. Unu aghọrọkwala mkpụrụ si n’osisi vaịn ndị unu na-akwachaghị akwacha. Unu ga-ahapụ ala ahụ ka o zuo ezigbo ike otu afọ.