Levitikọs 25:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Unu ga-edo afọ nke iri ise nsọ ma maa ọkwa ka ndị niile bi n’ala unu nwere onwe ha.+ Ọ ga-abụrụ unu afọ Nnwere Onwe.* Onye ọ bụla n’ime unu ga-alaghachi n’ala o ketara. Onye ọ bụla n’ime unu ga-alaghachikwuru ezinụlọ ya.+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:10 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2019, p. 8-9 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1892-1893 Ezi Udo, p. 99-100
10 Unu ga-edo afọ nke iri ise nsọ ma maa ọkwa ka ndị niile bi n’ala unu nwere onwe ha.+ Ọ ga-abụrụ unu afọ Nnwere Onwe.* Onye ọ bụla n’ime unu ga-alaghachi n’ala o ketara. Onye ọ bụla n’ime unu ga-alaghachikwuru ezinụlọ ya.+
25:10 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2019, p. 8-9 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1892-1893 Ezi Udo, p. 99-100