Levitikọs 25:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Afọ nke iri ise ga-abụrụ unu afọ Nnwere Onwe. Unu agaghị agha mkpụrụ ma ọ bụ ghọrọ ọka wit mkpụrụ a hapụrụ n’ubi mịrị. Unu agaghịkwa aghọrọ mkpụrụ si n’osisi vaịn ndị unu na-akwachaghị akwacha.+
11 Afọ nke iri ise ga-abụrụ unu afọ Nnwere Onwe. Unu agaghị agha mkpụrụ ma ọ bụ ghọrọ ọka wit mkpụrụ a hapụrụ n’ubi mịrị. Unu agaghịkwa aghọrọ mkpụrụ si n’osisi vaịn ndị unu na-akwachaghị akwacha.+