Levitikọs 25:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘A gaghị ere ala ka ọ bụrụzie nke onye unu resịrị ya ebighị ebi,+ n’ihi na ọ bụ m nwe ala.+ N’ihi na n’anya m, unu bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa.+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:23 Ụlọ Nche,11/15/2011, p. 17
23 “‘A gaghị ere ala ka ọ bụrụzie nke onye unu resịrị ya ebighị ebi,+ n’ihi na ọ bụ m nwe ala.+ N’ihi na n’anya m, unu bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa.+