Levitikọs 25:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 ọ ga-agbakọ ego afọ ole garala kemgbe o rere ala ahụ, wepụ ya n’ego ole o rere ala ahụ, nyeghachizie onye o resịrị ala ahụ ego ole fọrọnụ. Ọ ga-ewereghachi ala ya.+
27 ọ ga-agbakọ ego afọ ole garala kemgbe o rere ala ahụ, wepụ ya n’ego ole o rere ala ahụ, nyeghachizie onye o resịrị ala ahụ ego ole fọrọnụ. Ọ ga-ewereghachi ala ya.+