Levitikọs 25:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “‘Ma ọ bụrụ na o nwetaghị ego ọ ga-eji zụrụghachi ya n’aka onye o resịrị ya, ihe ahụ o rere ga-adị n’aka onye zụrụ ya ruo n’afọ Nnwere Onwe.+ Ala ahụ ga-abụghachi nke ya n’afọ Nnwere Onwe, ya ewerezie ya.+
28 “‘Ma ọ bụrụ na o nwetaghị ego ọ ga-eji zụrụghachi ya n’aka onye o resịrị ya, ihe ahụ o rere ga-adị n’aka onye zụrụ ya ruo n’afọ Nnwere Onwe.+ Ala ahụ ga-abụghachi nke ya n’afọ Nnwere Onwe, ya ewerezie ya.+