Levitikọs 25:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye, ya abụrụ na o nweghị ike igboro onwe ya mkpa,+ ị ga na-enye ya ihe na-akpa ya otú ị ga-emere onye mbịarambịa na onye ọbịa,+ ka nwanne gị soro gị dịrị ndụ.
35 “‘Ọ bụrụ na nwanne gị nke bi gị nso adaa ogbenye, ya abụrụ na o nweghị ike igboro onwe ya mkpa,+ ị ga na-enye ya ihe na-akpa ya otú ị ga-emere onye mbịarambịa na onye ọbịa,+ ka nwanne gị soro gị dịrị ndụ.