Levitikọs 25:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Anala ya ọmụrụ nwa ma ọ bụ jiri ya kpaa ego.+ Tụọ egwu Chineke gị.+ Nwanne gị ga-esokwa gị dịrị ndụ. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:36 Ụlọ Nche,5/15/2004, p. 24
36 Anala ya ọmụrụ nwa ma ọ bụ jiri ya kpaa ego.+ Tụọ egwu Chineke gị.+ Nwanne gị ga-esokwa gị dịrị ndụ.