Levitikọs 25:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ya na onye zụrụ ya ga-agbakọ oge ọ nọrọla malite n’afọ o resịrị ya onwe ya ruo n’afọ Nnwere Onwe.+ Ego ole o rere onwe ya na ego afọ ole ọ rụrụ ọrụ ga-aha.+ A ga-agbakọ ego ụbọchị ndị ọ rụrụ ọrụ otú e si agbakọ nke onye ọrụ e goro ego.+
50 Ya na onye zụrụ ya ga-agbakọ oge ọ nọrọla malite n’afọ o resịrị ya onwe ya ruo n’afọ Nnwere Onwe.+ Ego ole o rere onwe ya na ego afọ ole ọ rụrụ ọrụ ga-aha.+ A ga-agbakọ ego ụbọchị ndị ọ rụrụ ọrụ otú e si agbakọ nke onye ọrụ e goro ego.+