Levitikọs 26:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “‘Unu emerela onwe unu chi na-abaghị uru.+ Unu edosarala onwe unu arụsị a pịrị apị+ ma ọ bụ ogidi arụsị, unu edosakwala nkume a tụrụ ihe na ya+ n’ala unu ka unu na-akpọ isiala n’ihu ya;+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu. Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:1 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 19
26 “‘Unu emerela onwe unu chi na-abaghị uru.+ Unu edosarala onwe unu arụsị a pịrị apị+ ma ọ bụ ogidi arụsị, unu edosakwala nkume a tụrụ ihe na ya+ n’ala unu ka unu na-akpọ isiala n’ihu ya;+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.