Levitikọs 26:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu ga-azọchagide mkpụrụ ruo n’oge unu ga-aghọwa mkpụrụ vaịn. Unu ga-aghọgidekwa mkpụrụ vaịn ruo n’oge unu ga-aghawa mkpụrụ. Unu ga na-eri nri unu rijuo afọ. Unu ga-ebikwa n’ala unu, obi eruo unu ala.+
5 Unu ga-azọchagide mkpụrụ ruo n’oge unu ga-aghọwa mkpụrụ vaịn. Unu ga-aghọgidekwa mkpụrụ vaịn ruo n’oge unu ga-aghawa mkpụrụ. Unu ga na-eri nri unu rijuo afọ. Unu ga-ebikwa n’ala unu, obi eruo unu ala.+