Levitikọs 26:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-eme ka anụ ọhịa bata n’ala unu.+ Ha ga-agbawa unu aka ụmụ+ ma gbuchapụ anụ ụlọ unu. Ha ga-emekwa ka unu fọ ole na ole, ụzọ unu ga-atọgbọkwa chakoo.+
22 M ga-eme ka anụ ọhịa bata n’ala unu.+ Ha ga-agbawa unu aka ụmụ+ ma gbuchapụ anụ ụlọ unu. Ha ga-emekwa ka unu fọ ole na ole, ụzọ unu ga-atọgbọkwa chakoo.+