Levitikọs 26:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Mgbe m ga-emebi ebe unu na-edosa* achịcha,*+ ihe ga-afọ ga-adị obere nke na ụmụ nwaanyị iri ga-eji naanị otu ekwú na-emere unu achịcha. Ha ga na-atụ achịcha ha na-enye unu atụ̀.+ Unu ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju unu.+ Levitikọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:26 Ụlọ Nche,5/15/2004, p. 24
26 Mgbe m ga-emebi ebe unu na-edosa* achịcha,*+ ihe ga-afọ ga-adị obere nke na ụmụ nwaanyị iri ga-eji naanị otu ekwú na-emere unu achịcha. Ha ga na-atụ achịcha ha na-enye unu atụ̀.+ Unu ga-eri ihe, ma afọ agaghị eju unu.+