Levitikọs 26:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 m ga-ewesakwu unu iwe.+ M ga-atakwa unu ahụhụ okpukpu asaa maka mmehie unu.