Levitikọs 26:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 M ga-eme ka e jiri mma agha bibie obodo unu dị iche iche+ nakwa ebe ndị unu na-anọ efe ofufe. Agaghịkwa m anụrụ ísì si n’àjà na-esi ísì ọma* unu na-achụ.
31 M ga-eme ka e jiri mma agha bibie obodo unu dị iche iche+ nakwa ebe ndị unu na-anọ efe ofufe. Agaghịkwa m anụrụ ísì si n’àjà na-esi ísì ọma* unu na-achụ.