Levitikọs 26:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 “‘N’oge niile ala unu ga-atọgbọrọ chakoo mgbe unu ga-anọ n’ala ndị iro unu, ala unu ga-akwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji. N’oge ahụ, ala unu ga-ezu ike,* n’ihi na ọ ga-akwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+
34 “‘N’oge niile ala unu ga-atọgbọrọ chakoo mgbe unu ga-anọ n’ala ndị iro unu, ala unu ga-akwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji. N’oge ahụ, ala unu ga-ezu ike,* n’ihi na ọ ga-akwụ ụgwọ ụbọchị izu ike o ji.+