Levitikọs 26:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ha ga na-adagide ibe ha ka à ga-asị na e nwere onye ji mma agha achụ ha ọsọ, n’agbanyeghị na e nweghị onye na-achụ ha. Unu agaghị eguzoli n’ihu ndị iro unu.+
37 Ha ga na-adagide ibe ha ka à ga-asị na e nwere onye ji mma agha achụ ha ọsọ, n’agbanyeghị na e nweghị onye na-achụ ha. Unu agaghị eguzoli n’ihu ndị iro unu.+