Levitikọs 26:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 A ga-ahapụ ndị fọrọ n’ime unu ka ha rekasịa n’ala ndị iro unu+ n’ihi mmehie unu. N’eziokwu, ha ga-erekasị n’ihi mmehie ndị nna nna ha.+
39 A ga-ahapụ ndị fọrọ n’ime unu ka ha rekasịa n’ala ndị iro unu+ n’ihi mmehie unu. N’eziokwu, ha ga-erekasị n’ihi mmehie ndị nna nna ha.+