Levitikọs 26:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 M ga-eji maka ha cheta ọgbụgba ndụ mụ na ndị nna nna ha,+ bụ́ ndị m si n’Ijipt kpọpụta n’ihu mba dị iche iche+ ka m wee gosi na m bụ Chineke ha. Abụ m Jehova.’”
45 M ga-eji maka ha cheta ọgbụgba ndụ mụ na ndị nna nna ha,+ bụ́ ndị m si n’Ijipt kpọpụta n’ihu mba dị iche iche+ ka m wee gosi na m bụ Chineke ha. Abụ m Jehova.’”