Levitikọs 26:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ihe ndị a bụ ntụziaka Jehova na ihe ndị o kpebiri ka ndị Izrel na-eme nakwa iwu ya ndị o si n’aka Mosis nye ndị Izrel n’Ugwu Saịnaị.+
46 Ihe ndị a bụ ntụziaka Jehova na ihe ndị o kpebiri ka ndị Izrel na-eme nakwa iwu ya ndị o si n’aka Mosis nye ndị Izrel n’Ugwu Saịnaị.+