Levitikọs 27:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụrụ na ọ bụ anụmanụ na-adịghị ọcha,+ nke a na-agaghị ejili chụọrọ Jehova àjà, ọ ga-akpụta anụ ahụ ma kwụwa ya n’ihu onye nchụàjà.
11 Ọ bụrụ na ọ bụ anụmanụ na-adịghị ọcha,+ nke a na-agaghị ejili chụọrọ Jehova àjà, ọ ga-akpụta anụ ahụ ma kwụwa ya n’ihu onye nchụàjà.