-
Levitikọs 27:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Onye nchụàjà ga-ekwu ego ole a ga-akwụ n’isi ya. Ọ bụ otú anụmanụ ahụ dị ka ọ ga-eji kpebie ya. Ego ole ọ bụla onye nchụàjà kwuru ka ọ ga-abụ.
-