Levitikọs 27:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “‘Ọ bụrụ na e nwere ebe mmadụ nyere Jehova n’ubi o ketara, ọ bụ mkpụrụ ole a ga-agha na ya ka a ga-eji kpebie ego ole a ga-akwụ maka ya: ọ bụrụ na mkpụrụ a ga-agha na ya bụ ọka bali dị otu homa,* ọ ga-abụ shekel ọlaọcha iri ise.
16 “‘Ọ bụrụ na e nwere ebe mmadụ nyere Jehova n’ubi o ketara, ọ bụ mkpụrụ ole a ga-agha na ya ka a ga-eji kpebie ego ole a ga-akwụ maka ya: ọ bụrụ na mkpụrụ a ga-agha na ya bụ ọka bali dị otu homa,* ọ ga-abụ shekel ọlaọcha iri ise.