Levitikọs 27:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe onye ahụ ga-esepụ aka n’ubi ahụ n’afọ Nnwere Onwe, ọ ga-abụ ihe dị nsọ n’anya Jehova. Ọ ga-abụ ubi e wepụtara iche ka ọ bụrụ nke Chineke. Ọ ga-abụzi nke ndị nchụàjà.+
21 Mgbe onye ahụ ga-esepụ aka n’ubi ahụ n’afọ Nnwere Onwe, ọ ga-abụ ihe dị nsọ n’anya Jehova. Ọ ga-abụ ubi e wepụtara iche ka ọ bụrụ nke Chineke. Ọ ga-abụzi nke ndị nchụàjà.+