-
Levitikọs 27:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Ọ bụrụ na e nwee ka mmadụ si chọọ ịzụrụghachi nke ọ bụla n’otu ụzọ n’ụzọ iri o wetara, ọ ga-eweta ọnụ ahịa ya, wetakwa otu ụzọ n’ụzọ ise nke ọnụ ahịa ahụ.
-