-
Ọnụ Ọgụgụ 1:45Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
45 E debara aha ndị Izrel niile dị afọ iri abụọ gbagowe, bụ́ ndị nwere ike ịga agha n’Izrel, n’akwụkwọ. E debara aha ha n’akwụkwọ n’ọnụmara n’ọnụmara.
-