Ọnụ Ọgụgụ 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Ruben bụ ebo Gad. Onyeisi ụmụ Gad bụ Elayasaf+ nwa Ruel.
14 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Ruben bụ ebo Gad. Onyeisi ụmụ Gad bụ Elayasaf+ nwa Ruel.