Ọnụ Ọgụgụ 3:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 Jehova sịziri Mosis: “Deba aha ụmụ nwoke niile ndị Izrel bu ụzọ mụọ n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe.+ Gụọ ha ọnụ ma dee aha ha.
40 Jehova sịziri Mosis: “Deba aha ụmụ nwoke niile ndị Izrel bu ụzọ mụọ n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe.+ Gụọ ha ọnụ ma dee aha ha.