-
Ọnụ Ọgụgụ 4:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ị ga-edeba aha ndị niile dị malite n’afọ iri atọ ruo afọ iri ise n’akwụkwọ, bụ́ ndị so n’ìgwè e kenyere ije ozi n’ụlọikwuu nzute.
-