Ọnụ Ọgụgụ 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Nye ndị Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ndị niile na-arịa ekpenta+ na ndị niile ihe na-agbapụta n’ahụ́+ nakwa ndị niile na-adịghị ọcha maka na ha metụrụ onye nwụrụ anwụ* aka.+
2 “Nye ndị Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ndị niile na-arịa ekpenta+ na ndị niile ihe na-agbapụta n’ahụ́+ nakwa ndị niile na-adịghị ọcha maka na ha metụrụ onye nwụrụ anwụ* aka.+