27 Mgbe o mere ka nwaanyị ahụ ṅụọ mmiri ahụ, ọ bụrụ na nwaanyị ahụ merụrụ onwe ya ma gbaa n’èzí, mmiri ahụ e ji abụ mmadụ ọnụ ga-abanye n’afọ ya ma gbuo ya mgbu. Afọ ya ga-aza, apata ụkwụ ya ga-adapụkwa. Nwaanyị ahụ ga-abụzi onye ndị obodo ha ji abụ mmadụ ọnụ.