Ọnụ Ọgụgụ 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ndị isi ndị Izrel,+ bụ́ ndị isi ọnụmara ha niile, nyere onyinye. Ọ bụ ndị a, bụ́ ndị isi ebo dị iche iche, hụrụ maka ideba aha ndị mmadụ n’akwụkwọ.
2 ndị isi ndị Izrel,+ bụ́ ndị isi ọnụmara ha niile, nyere onyinye. Ọ bụ ndị a, bụ́ ndị isi ebo dị iche iche, hụrụ maka ideba aha ndị mmadụ n’akwụkwọ.