-
Ọnụ Ọgụgụ 7:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ha wetara onyinye ha n’ihu Jehova, ya bụ, ụgbọala isii anụmanụ na-adọkpụ ndị e kpuchiri elu ha ekpuchi na oké ehi iri na abụọ. Mmadụ abụọ abụọ n’ime ndị isi ahụ wetara otu ụgbọala, otu onye isi ọ bụla eweta otu oké ehi. Ha wetara ha n’ihu ụlọikwuu ahụ.
-