Ọnụ Ọgụgụ 7:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 O nyekwara ụmụ Meraraị ụgbọala anọ na ehi asatọ ha ga-eji na-arụ ọrụ e nyere ha. Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ka o nyefere ha.+
8 O nyekwara ụmụ Meraraị ụgbọala anọ na ehi asatọ ha ga-eji na-arụ ọrụ e nyere ha. Ọ bụ Ịtama nwa Erọn onye nchụàjà ka o nyefere ha.+