Ọnụ Ọgụgụ 7:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 O nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, ka e jiri ha chụọ àjà udo.+ Ọ bụ ihe ndị a ka Elaịzọ+ nwa Shedeọ nyere.
35 O nyekwara ehi abụọ, ebule ise, mkpi ise, ụmụ ebule ise ndị gbara otu afọ otu afọ, ka e jiri ha chụọ àjà udo.+ Ọ bụ ihe ndị a ka Elaịzọ+ nwa Shedeọ nyere.