-
Ọnụ Ọgụgụ 7:86Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
86 Iko ọlaedo iri na abụọ ndị insens juru n’ime ha dị shekel iri shekel iri n’arọ, ma e jiri shekel dị n’ebe nsọ tụọ ha. Ọlaedo niile ahụ dị otu narị shekel na iri abụọ (120).
-