-
Ọnụ Ọgụgụ 7:87Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
87 Anụ niile a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ dị oké ehi iri na abụọ, ebule iri na abụọ, ụmụ ebule iri na abụọ ndị gbara otu afọ otu afọ na àjà ọka ha na ha na-agakọ, nakwa ụmụ ewu iri na abụọ a ga-eji chụọ àjà mmehie.
-